Ezikiel 20:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 M kpọbara ha n’ala m ṅụrụ iyi na m ga-enye ha.+ Mgbe ha hụrụ ugwu niile dị elu na osisi ndị nwere akwụkwọ,+ ha malitere ịnọ ebe ahụ achụ àjà dị iche iche na-akpasu iwe. Ha na-anọ ebe ahụ achụ àjà na-esi ísì ọma na àjà mmanya.
28 M kpọbara ha n’ala m ṅụrụ iyi na m ga-enye ha.+ Mgbe ha hụrụ ugwu niile dị elu na osisi ndị nwere akwụkwọ,+ ha malitere ịnọ ebe ahụ achụ àjà dị iche iche na-akpasu iwe. Ha na-anọ ebe ahụ achụ àjà na-esi ísì ọma na àjà mmanya.