Ezikiel 20:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eji aka m siri ike na ike m, jirikwa iwe na ọnụma na-achị unu.+
33 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị, ‘Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-eji aka m siri ike na ike m, jirikwa iwe na ọnụma na-achị unu.+