Ezikiel 20:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “Ndị Izrel, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla n’ime unu gaa fewe arụsị ya na-asọ oyi.+ Ọ bụrụgodị na unu egeghị m ntị, unu agaghịzi eji àjà ndị unu na-achụ na arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi emerụ aha nsọ m.’+
39 “Ndị Izrel, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Onye ọ bụla n’ime unu gaa fewe arụsị ya na-asọ oyi.+ Ọ bụrụgodị na unu egeghị m ntị, unu agaghịzi eji àjà ndị unu na-achụ na arụsị unu dị iche iche na-asọ oyi emerụ aha nsọ m.’+