Ezikiel 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-amịpụta mma agha m n’ọbọ, jiri ya gbuo mmadụ* niile, malite n’ebe ndịda ruo n’ebe ugwu. M ga-egbu ma onye ezi omume ma onye ajọ omume.
4 M ga-amịpụta mma agha m n’ọbọ, jiri ya gbuo mmadụ* niile, malite n’ebe ndịda ruo n’ebe ugwu. M ga-egbu ma onye ezi omume ma onye ajọ omume.