Ezikiel 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “‘Nwa nke mmadụ, bee ákwá, tiekwa mkpu ákwá,+ n’ihi na e ji mma agha ahụ na-egbu ndị m. E jikwa ya na-egbu ndị isi niile n’Izrel.+ A ga-eji ya gbuo ndị a niile, ha na ndị m. N’ihi ya, tie aka n’apata ụkwụ ka onye ihe na-ewute.
12 “‘Nwa nke mmadụ, bee ákwá, tiekwa mkpu ákwá,+ n’ihi na e ji mma agha ahụ na-egbu ndị m. E jikwa ya na-egbu ndị isi niile n’Izrel.+ A ga-eji ya gbuo ndị a niile, ha na ndị m. N’ihi ya, tie aka n’apata ụkwụ ka onye ihe na-ewute.