Ezikiel 21:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nyochaala ndị m.+ Gịnịkwa ga-eme ma ọ bụrụ na mma agha ahụ ajụ mkpanaka eze? Ọ gaghị adịgide.’*+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
13 E nyochaala ndị m.+ Gịnịkwa ga-eme ma ọ bụrụ na mma agha ahụ ajụ mkpanaka eze? Ọ gaghị adịgide.’*+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.