Ezikiel 21:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ma gịnwa, bụ́ nwa nke mmadụ, buo amụma, kụọkwa aka,* kwuo ‘Mma agha!’ ugboro atọ. Ọ bụ mma agha e ji gbuo ndị mmadụ. Ọ bụ mma agha nke gbara ọtụtụ ndị gburugburu,+ nke e jikwa gbuo ha.
14 “Ma gịnwa, bụ́ nwa nke mmadụ, buo amụma, kụọkwa aka,* kwuo ‘Mma agha!’ ugboro atọ. Ọ bụ mma agha e ji gbuo ndị mmadụ. Ọ bụ mma agha nke gbara ọtụtụ ndị gburugburu,+ nke e jikwa gbuo ha.