Ezikiel 21:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Nwa nke mmadụ, see otu ụzọ si n’otu obodo pụta, nke nwere ebe o ruru gbaa abụọ. Eze Babịlọn, onye ji mma agha na-abịa, ga-ahọrọ ụzọ nke ọ ga-esi n’ime ha abụọ. N’ebe ụzọ a gbara abụọ, senye ihe* ga na-egosi ebe e si abanye n’obodo abụọ ahụ.
19 “Nwa nke mmadụ, see otu ụzọ si n’otu obodo pụta, nke nwere ebe o ruru gbaa abụọ. Eze Babịlọn, onye ji mma agha na-abịa, ga-ahọrọ ụzọ nke ọ ga-esi n’ime ha abụọ. N’ebe ụzọ a gbara abụọ, senye ihe* ga na-egosi ebe e si abanye n’obodo abụọ ahụ.