Ezikiel 21:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị ga-esenyekwa ihe ga-egosi ụzọ a ga-esi jiri mma agha bata ma lụso Raba,+ bụ́ obodo ndị Amọn agha, nakwa ụzọ a ga-esi bata Jeruselem, bụ́ ebe a rụsiri ike,+ nke dị na Juda, ma lụso ya agha.
20 Ị ga-esenyekwa ihe ga-egosi ụzọ a ga-esi jiri mma agha bata ma lụso Raba,+ bụ́ obodo ndị Amọn agha, nakwa ụzọ a ga-esi bata Jeruselem, bụ́ ebe a rụsiri ike,+ nke dị na Juda, ma lụso ya agha.