Ezikiel 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, gaa busa ihe e ji akwatu mgbidi, kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, tie mkpu agha, busakwa ihe a ga-eji kwatuo ọnụ ụzọ ámá, jiri ájá rụọ mgbidi, rụọkwa mgbidi ọ ga-eji nọchibido ya.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:22 Ụlọ Nche,7/1/2007, p. 14
22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, gaa busa ihe e ji akwatu mgbidi, kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, tie mkpu agha, busakwa ihe a ga-eji kwatuo ọnụ ụzọ ámá, jiri ájá rụọ mgbidi, rụọkwa mgbidi ọ ga-eji nọchibido ya.+