-
Ezikiel 21:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 N’agbanyeghị na ha na-ahụrụ gị ọhụụ ụgha, n’agbanyeghịkwa na afa ha na-agbara gị bụ iji duhie gị, a ga-atụkwasị gị n’elu ebe e bukọtara ozu ndị ọjọọ e gburu egbu, ndị oge ha zuru, ya bụ, oge a ga-ata ha ahụhụ ikpeazụ.
-