Ezikiel 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 M ga-eji iwe taa gị ahụhụ. Iwe m ga-adị ọkụ, reekwa gị ka ọkụ. M ga-enyefekwa gị n’aka ndị obi fere azụ, ndị ma ka e si ebibi ihe.+
31 M ga-eji iwe taa gị ahụhụ. Iwe m ga-adị ọkụ, reekwa gị ka ọkụ. M ga-enyefekwa gị n’aka ndị obi fere azụ, ndị ma ka e si ebibi ihe.+