Ezikiel 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị ga-asịkwa, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Obodo a na-egbu ndị mmadụ*+ n’ime ya, oge gị eruwela.+ Ị kpụrụ arụsị dị iche iche na-asọ oyi* ka i jiri ha merụọ onwe gị.+
3 Ị ga-asịkwa, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Obodo a na-egbu ndị mmadụ*+ n’ime ya, oge gị eruwela.+ Ị kpụrụ arụsị dị iche iche na-asọ oyi* ka i jiri ha merụọ onwe gị.+