4 Ikpe mara gị n’ihi ndị e gburu n’ime gị.+ Arụsị na-asọ oyi ndị ị kpụrụ emeela ka ị ghara ịdị ọcha.+ I meela ka oge gị belata. Afọ a ga-ata gị ahụhụ eruola. Ọ bụ ya mere m ga-eji mee ka mba niile na-achị gị ọchị, meekwa ka obodo niile na-akwa gị emo.+