Ezikiel 22:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+
9 Ndị nkwutọ obi ha dị n’igbu mmadụ* bi n’ime gị.+ Ha na-anọ n’elu ugwu eri ihe e ji chụọ àjà. Ha na-emekwa omume rụrụ arụ n’ime gị.+