Ezikiel 22:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Obi adịtụdịghị mụ mma n’ihi otú ndị bi n’ime gị si eji aghụghọ enweta ihe ga-abara naanị ha uru, nakwa n’ihi mmadụ ha na-egbu.*
13 “‘Obi adịtụdịghị mụ mma n’ihi otú ndị bi n’ime gị si eji aghụghọ enweta ihe ga-abara naanị ha uru, nakwa n’ihi mmadụ ha na-egbu.*