Ezikiel 22:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche, meekwa ka unu gbasasịa n’ala dị iche iche.+ M ga-emekwa ka unu kwụsị ịkpa àgwà rụrụ arụ.+
15 M ga-achụsasị unu ná mba dị iche iche, meekwa ka unu gbasasịa n’ala dị iche iche.+ M ga-emekwa ka unu kwụsị ịkpa àgwà rụrụ arụ.+