-
Ezikiel 22:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Otú ahụ e si agbaze ọlaọcha n’ọkụ, ka a ga-esi gbazee unu n’obodo unu. Unu ga-amarakwa na mụnwa, bụ́ Jehova, na-ewesa unu ezigbo iwe.’”
-