26 Ndị nchụàjà nọ na ya emebiela iwu m.+ Ha na-emerụkwa ebe nsọ m.+ Ha amaghị ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe na-adịghị nsọ,+ ha anaghịkwa eme ka ndị mmadụ mata ihe dị iche n’ihe dị ọcha na ihe na-adịghị ọcha.+ Ha anaghị edebe ụbọchị izu ike m. E nweghịkwa ihe ha ji m kpọrọ.