Ezikiel 22:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị isi nọ n’ime ya yiri anụ ọhịa wolf ndị na-adọgbu anụ. Ha na-emerụ ndị mmadụ ahụ́, na-egbu ndị mmadụ* iji nweta ihe ga-abara naanị ha uru.+
27 Ndị isi nọ n’ime ya yiri anụ ọhịa wolf ndị na-adọgbu anụ. Ha na-emerụ ndị mmadụ ahụ́, na-egbu ndị mmadụ* iji nweta ihe ga-abara naanị ha uru.+