Ezikiel 22:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị ala ahụ na-erigbu mmadụ, na-apụnarakwa mmadụ ihe.+ Ha na-emegbu ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ha na-erigbu onye mbịarambịa, na-ekpekwa ya ikpe arụrụala.’
29 Ndị ala ahụ na-erigbu mmadụ, na-apụnarakwa mmadụ ihe.+ Ha na-emegbu ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ha na-erigbu onye mbịarambịa, na-ekpekwa ya ikpe arụrụala.’