Ezikiel 22:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 “‘M nọ na-achọ nwoke, bụ́ onye obodo ha, onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume rụọ ma ọ bụ onye ga-eguzo n’ebe a kwaturu akwatu ná mgbidi ahụ ka o kwuchite ọnụ ndị obodo ahụ, ka m wee ghara ibibi ya,+ ma e nweghị onye m hụrụ.
30 “‘M nọ na-achọ nwoke, bụ́ onye obodo ha, onye ga-arụzi mgbidi ahụ e ji nkume rụọ ma ọ bụ onye ga-eguzo n’ebe a kwaturu akwatu ná mgbidi ahụ ka o kwuchite ọnụ ndị obodo ahụ, ka m wee ghara ibibi ya,+ ma e nweghị onye m hụrụ.