Ezikiel 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ha malitere ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha bidoro ịgba akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ. N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara. A pịrị ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.
3 Ha malitere ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha bidoro ịgba akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ. N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara. A pịrị ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.