Ezikiel 23:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Aha nke okenye bụ Ohola,* aha nke ntakịrị abụrụ Oholiba.* Ha ghọrọ ndị nke m, mụọkwara m ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị. Ohola bụ Sameria,+ Oholiba abụrụ Jeruselem. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:4 Ezigbo Ofufe, p. 166, 239
4 Aha nke okenye bụ Ohola,* aha nke ntakịrị abụrụ Oholiba.* Ha ghọrọ ndị nke m, mụọkwara m ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị. Ohola bụ Sameria,+ Oholiba abụrụ Jeruselem.