Ezikiel 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ohola malitekwara ịgba akwụna+ mgbe ọ bụ nke m. Ọ na-agụsi ya ike ka ya na ndị Asiria, bụ́ ndị agbata obi ya,+ ha na ya na-eme enyi, dinaa.+
5 “Ohola malitekwara ịgba akwụna+ mgbe ọ bụ nke m. Ọ na-agụsi ya ike ka ya na ndị Asiria, bụ́ ndị agbata obi ya,+ ha na ya na-eme enyi, dinaa.+