Ezikiel 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ nọ na-agba akwụna, ya na ndị niile kacha mma n’ụmụ nwoke ndị Asiria ana-edina. O jikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi* merụọ onwe ya,+ ya bụ, arụsị nke ndị ahụ ọ na-agụsi ya ike ka ya na ha dinaa.
7 Ọ nọ na-agba akwụna, ya na ndị niile kacha mma n’ụmụ nwoke ndị Asiria ana-edina. O jikwa arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi* merụọ onwe ya,+ ya bụ, arụsị nke ndị ahụ ọ na-agụsi ya ike ka ya na ha dinaa.