Ezikiel 23:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Mgbe nwanne ya nwaanyị bụ́ Oholiba hụrụ ihe ọ na-eme, ịkwa iko gụsiwere ya ike, akwụna nke ya akarịzie nke nwanne ya nwaanyị.+
11 “Mgbe nwanne ya nwaanyị bụ́ Oholiba hụrụ ihe ọ na-eme, ịkwa iko gụsiwere ya ike, akwụna nke ya akarịzie nke nwanne ya nwaanyị.+