Ezikiel 23:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ nọ na-achọsi ike ka ya na ndị Asiria, bụ́ ndị agbata obi ya, dinaa,+ ya bụ, ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị. Ha na-eyi uwe mara ezigbo mma, na-agbakwa ịnyịnya. Ha niile bụcha ụmụ okorobịa mara mma.
12 Ọ nọ na-achọsi ike ka ya na ndị Asiria, bụ́ ndị agbata obi ya, dinaa,+ ya bụ, ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị. Ha na-eyi uwe mara ezigbo mma, na-agbakwa ịnyịnya. Ha niile bụcha ụmụ okorobịa mara mma.