Ezikiel 23:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ozugbo ọ hụrụ ha, ọ malitere ịchọ ka ya na ha kwaa iko. O zikwara ndị mmadụ ka ha gaa Kaldia zie ha ozi.+
16 Ozugbo ọ hụrụ ha, ọ malitere ịchọ ka ya na ha kwaa iko. O zikwara ndị mmadụ ka ha gaa Kaldia zie ha ozi.+