-
Ezikiel 23:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ọ na-agụ ya agụụ ka ya na ndị ha na ya na-eme enyi dinaa. Ọ na-akpa àgwà ka ndị iko ụmụ nwoke ihe ha ji bụrụ nwoke yiri nke jakị na nke ịnyịnya.
-