23 Ndị m ga-akpọta bụ ndị Babịlọn+ na ndị Kaldia niile,+ ndị Pikọd+ na Shoa na Koa, ha na ndị Asiria niile. Ha niile bụ ụmụ okorobịa mara mma. Ha bụ ndị gọvanọ na ndị osote onye na-achị achị, ndị dike n’agha na ndị a na-akwanyere ùgwù. Ha niile na-agba ịnyịnya.