Ezikiel 23:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-ewesa gị iwe. Ha ga-ejikwa ezigbo iwe mee gị ihe. Ha ga-ebepụ ma imi gị ma ntị gị. A ga-ejikwa mma agha gbuo ndị gị fọrọ afọ. Ha ga-akpọrọ ụmụ gị ndị nwoke na ụmụ gị ndị nwaanyị. Ọkụ ga-erepịakwa ndị gị fọrọ afọ.+
25 M ga-ewesa gị iwe. Ha ga-ejikwa ezigbo iwe mee gị ihe. Ha ga-ebepụ ma imi gị ma ntị gị. A ga-ejikwa mma agha gbuo ndị gị fọrọ afọ. Ha ga-akpọrọ ụmụ gị ndị nwoke na ụmụ gị ndị nwaanyị. Ọkụ ga-erepịakwa ndị gị fọrọ afọ.+