Ezikiel 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 M ga-eme ka ị kwụsị omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa akwụna+ ị malitere ịgba n’Ijipt.+ Ị ga-akwụsị ile ha anya. Ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’
27 M ga-eme ka ị kwụsị omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa akwụna+ ị malitere ịgba n’Ijipt.+ Ị ga-akwụsị ile ha anya. Ị gaghịkwa echeta Ijipt ọzọ.’