Ezikiel 23:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ha ga-eji obi ọjọọ napụ gị ihe niile ị tara ahụhụ nweta,+ gbaakwa gị ọtọ, gị aghara iyi uwe ọ bụla. A ga-eme ka a mara iko ị na-akwa na omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa akwụna ị na-agba.+
29 Ha ga-eji obi ọjọọ napụ gị ihe niile ị tara ahụhụ nweta,+ gbaakwa gị ọtọ, gị aghara iyi uwe ọ bụla. A ga-eme ka a mara iko ị na-akwa na omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa akwụna ị na-agba.+