Ezikiel 23:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ị ga-aṅụ ihe nwanne gị nwaanyị ṅụrụ, ya bụ, ihe dị n’iko dị ogologo ma saa mbara.+ A ga na-achị gị ọchị, na-akwakwa gị emo, n’ihi na ihe dị n’iko ahụ hiri nne.+
32 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ị ga-aṅụ ihe nwanne gị nwaanyị ṅụrụ, ya bụ, ihe dị n’iko dị ogologo ma saa mbara.+ A ga na-achị gị ọchị, na-akwakwa gị emo, n’ihi na ihe dị n’iko ahụ hiri nne.+