-
Ezikiel 23:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Ị ga-aṅụ ihe dị n’iko nwanne gị nwaanyị bụ́ Sameria, ṅụjuo afọ.
Ị ga-aṅụrọ anya, rujuokwa uju afọ.
Ihe a ga-eme gị ga-eju ndị mmadụ anya. Ị ga-atọgbọrọkwa nkịtị.
-