Ezikiel 23:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ị ga-aṅụ ihe dị n’iko ahụ, ṅụkpọọ ya.+ Iko ahụ ga-akụri, gị ataa mpekere ya. Ị ga-adọpụkwa ara gị abụọ. “Ọ bụ mụnwa kwuru ya.” Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.’
34 Ị ga-aṅụ ihe dị n’iko ahụ, ṅụkpọọ ya.+ Iko ahụ ga-akụri, gị ataa mpekere ya. Ị ga-adọpụkwa ara gị abụọ. “Ọ bụ mụnwa kwuru ya.” Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.’