Ezikiel 23:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na i chefuola m, o nweghịkwa ihe i ji m kpọrọ,*+ ị ga-ata ahụhụ maka omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa maka akwụna ị na-agba.’”
35 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na i chefuola m, o nweghịkwa ihe i ji m kpọrọ,*+ ị ga-ata ahụhụ maka omume rụrụ arụ ị na-eme nakwa maka akwụna ị na-agba.’”