Ezikiel 23:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Jehova gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, m chọrọ ka ị gwa Ohola na Oholiba+ na ikpe mara ha, gwakwa ha arụ niile ha na-akpa.
36 Jehova gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, m chọrọ ka ị gwa Ohola na Oholiba+ na ikpe mara ha, gwakwa ha arụ niile ha na-akpa.