Ezikiel 23:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha na-akwa iko,*+ ọbara dịkwa ha n’aka. Ọ bụghị naanị na ha na arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi na-akwa iko, kamakwa, ha na-akpọ ụmụ ha mụụrụ m ọkụ iji chụọrọ arụsị dị iche iche àjà, arụsị ndị a ejirikwa ha mere nri.+
37 Ha na-akwa iko,*+ ọbara dịkwa ha n’aka. Ọ bụghị naanị na ha na arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi na-akwa iko, kamakwa, ha na-akpọ ụmụ ha mụụrụ m ọkụ iji chụọrọ arụsị dị iche iche àjà, arụsị ndị a ejirikwa ha mere nri.+