-
Ezikiel 23:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ihe ọzọ ha mere m bụ na ha merụrụ ụlọ nsọ m n’otu ụbọchị ahụ ha ji ụmụ ha chụọ àjà. Ha mebikwara ụbọchị izu ike m.