Ezikiel 23:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ha ji ụmụ ha chụchaara arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi àjà,+ ha bịara n’ụlọ nsọ m n’otu ụbọchị ahụ ma merụọ ya.+ Ihe a ka ha mere n’ime ụlọ nsọ m.
39 Mgbe ha ji ụmụ ha chụchaara arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi àjà,+ ha bịara n’ụlọ nsọ m n’otu ụbọchị ahụ ma merụọ ya.+ Ihe a ka ha mere n’ime ụlọ nsọ m.