Ezikiel 23:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Ha ziri mmadụ ozi ka ọ gaa ebe dị anya kpọọ ndị mmadụ ka ha bịa.+ Mgbe ndị ahụ ọ kpọrọ nọ na-abịa, gịnwa bụ́ Oholiba sara ahụ́, tee uri anya, jirikwa ihe dị iche iche e ji achọ mma chọọ onwe gị mma.+
40 Ha ziri mmadụ ozi ka ọ gaa ebe dị anya kpọọ ndị mmadụ ka ha bịa.+ Mgbe ndị ahụ ọ kpọrọ nọ na-abịa, gịnwa bụ́ Oholiba sara ahụ́, tee uri anya, jirikwa ihe dị iche iche e ji achọ mma chọọ onwe gị mma.+