Ezikiel 23:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘A ga-akpọkọta ndị agha ka ha bịa lụso ha agha. Ha ga-emekwa ha ihe ga-eju ndị mmadụ anya, bukọrọkwa ihe ha.+
46 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘A ga-akpọkọta ndị agha ka ha bịa lụso ha agha. Ha ga-emekwa ha ihe ga-eju ndị mmadụ anya, bukọrọkwa ihe ha.+