Ezikiel 23:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ndị agha ahụ ga-atụ ha nkume,+ jirikwa mma agha ha gbuo ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,+ gbaakwa ụlọ ha ọkụ.+
47 Ndị agha ahụ ga-atụ ha nkume,+ jirikwa mma agha ha gbuo ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị,+ gbaakwa ụlọ ha ọkụ.+