Ezikiel 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tụọ ilu gbasara ndị a na-enupụ isi, kwuokwa gbasara ha, sị,“‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Sikwasịnụ ite e ji esi nri* n’ọkụ. Unu sikwasị ya n’ọkụ, gbanyenụ ya mmiri.+
3 Tụọ ilu gbasara ndị a na-enupụ isi, kwuokwa gbasara ha, sị,“‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Sikwasịnụ ite e ji esi nri* n’ọkụ. Unu sikwasị ya n’ọkụ, gbanyenụ ya mmiri.+