14 Ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a. Ọ ga-emezurịrị. M ga-eme ihe n’eleghị anya n’azụ, n’emeghịkwa ebere. Agaghịkwa m akwa mmakwaara.+ Ndị agha ahụ ga-ekpe gị ikpe maka ihe i mere nakwa maka àgwà ị kpara.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”