Ezikiel 25:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M ga-eme ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ndị Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.”’”
5 M ga-eme ka Raba+ bụrụ ebe kamel ga na-ata ahịhịa, meekwa ka ala ndị Amọn bụrụ ebe ìgwè ewu na atụrụ ga na-ezu ike. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.”’”