Ezikiel 25:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 m ga-eweli aka m mee unu ihe. M ga-eme ka ndị mba ọzọ bukọrọ ihe unu. M ga-egbu unu, bibiekwa unu ka unu gharazie ịbụ mba.+ M ga-ala unu n’iyi. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’
7 m ga-eweli aka m mee unu ihe. M ga-eme ka ndị mba ọzọ bukọrọ ihe unu. M ga-egbu unu, bibiekwa unu ka unu gharazie ịbụ mba.+ M ga-ala unu n’iyi. Unu ga-amarakwa na m bụ Jehova.’