Ezikiel 25:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ndị Ịdọm ataala ndị Juda ahụhụ, meekwa ezigbo ihe ọjọọ, n’ihi na ha gara megwara ndị Juda ihe ha mere ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:12 Ezigbo Ofufe, p. 74
12 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ndị Ịdọm ataala ndị Juda ahụhụ, meekwa ezigbo ihe ọjọọ, n’ihi na ha gara megwara ndị Juda ihe ha mere ha.+